Kedụ ihe bụ 'window' n'asụsụ Igbo?
Kedụ ihe bụ 'window' n'asụsụ Igbo?
BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụ ọnụ ị chọpụta ndị ma asụ Igbo ọfụma. A jụrụ ha ihe bụ "window" n'asụsụ Igbo.
Akụkọ ndị ga-amasị gị:
- Uru asụsụ Igbo bara
- Ị ma agụ 'a b ch d' n'asụsụ Igbo?