Phyno: Obi juru m afọ iji egwu akwalitere asụsụ Igbo
Phyno: Obi juru m afọ iji egwu akwalitere asụsụ Igbo
Ọgụ egwu a ma ama bụ Phyno sị na obi dị ya ụtọ iji egwu akwalite asụsụ Igbo elu.
Ọ sị na ihe kwalitere mmụọ ya bụ mgbe ọ nụrụ na asụsụ Igbo so n'ime asụsụ ndị ga-anwụ.
Ọ sị na ọ bụ nnukwu ọrụ ihụ na okwu ndị ọ na-eji agụ egwu bụ okwu mara na okwu a na-akpọ 'ryhme' na bekee.