'Ise ihe ọ dịka foto adịghị mfe
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ayogu: Ebidoro m na nwata sewe ihe osise

Kingsley Ayogu, onye omenka na-ese ihe ọ dịka foto kọwara etu o siri bido sewa ihe osise. O kwuru na ọ gara mahadum ga gụọ maka ihe osise. Ayogu kọwakwara na nsogbu ọrụ ya bụ ibubata ngwa ọrụ ha. Ọ sịkwa na ego dị na nka ya.

Akụkọ ndị ga-amasị gị ịkọ

Isiokwu Ndị Emetụtara