Uru dị n'ime nka
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Lekwanu 'Amerịka wọnda'!

Kingsley Ayogu, onye omenka na-ese ihe ọ dịka foto kọwara etu o siri bido sewa ihe osise. O kwuru na ọ gara mahadum ga gụọ maka ihe osise. Ayogu kọwakwara na nsogbu ọrụ ya bụ ibubata ngwa ọrụ ha. Ọ sịkwa na ego dị na nka ya.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara