Mkparịtaụka anyị nwere maka Osu n'omenaala ndị Igbo

Osu a ga-akwụsị n'ala Igbo?
Nkenke aha onyonyo Osu a ga-akwụsị n'ala Igbo?

N'ụbọchị Maachị 8, Chris Kehinde Nwandu na Yvonne Chichi Anoruo bịara n'ụlọọrụ anyị ebe ha nwere mkparitaụka na Facebook Live gbasara Osu n'ala Igbo.

Ndị so anyị na peeji ahụ nwekwara ohere ịju ha ajụjụ ọbụla ha chọrọ.

Kirie ya n'uju ebe a.

Akụkọ ga-amasị gị

Sineti akụpụla alo imegharị iwu NYSC

A tụọla Charles Okah nga mkpụrụ ọka

Gọọmentị etiti ana-akpachị mgbasaozi?