Tillerson ezutela Buhari na Abuja

Odee akwụkwọ mba Amerịka bụ Rex Tillerson Image copyright @thesunnigeria
Nkenke aha onyonyo Tillerson ebe o feturu n'ọdọ ụgbọala Nnnamdi Azikiwe

Odee akwụkwọ mba Amerịka nọ n'ime nzụkọ ya na Buhari maka ọtụtụ ihe dịka oke mmadụ na nchekwa; ihe ndị dị mkpa na ndụ ndị mmadụ

Ala Naịjiria bụ ala ikpeazụ Tillerson ga-eleta ebe dịka ọ na-eme njem ala ise n'Afrịka ịkpa ihe dị iche iche metụtara obodo ndị ahụ.

Tillerson kwadoburu ịlahụ n'Abuja laghachie echi mana ọ ga-alaghachị n'abali taa maka ọrụ mberede dapụtara ya n'ala ya.

Cheta na Buhari gara Benue taa ịga leta ndị mmadụ ọgụ dị n'etiti ndị ọrụụgbo na ndịọchịehi metụtara.

Lee ihe onyonyo mmadụ setere maka ọbịbịa ahụ:

Lee ihe ndị ọzọ na-ekwu maka nlaghachi ya:

Akụkọ ihe nzụkọ ha ga-amịpụta na-abịa.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Ihe ndị ọzọ n'akụkọ a