Ndị Ghana na-akpọ ka enwe ntuliaka maka ndị LGBT
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Otu LGBT bụ otu na-ejikọ ndị nwoke na nwoke na-ayị na nwaanyị na nwaanyị na-ayị

Otu LGBT na Ghana akpọkuola ndị omee iwu mba ahụ ka ha mee ntuliaka nye ụmụ Ghana ohere ikwu okwu gbasara ndị na-enwe mmekọ n'etiti ndị dị ka ha.

Ha kwuru na nke a bụ iji gosi ha na ezie, e nwere ụdị ndị a na mba ahụ.