Ụgwo isi nwaaanyị o nwere uru ọ bara n'ala Igbo?

Ụgwọ isi nwaanyị ọ ga-anogide?
Nkenke aha onyonyo Ụgwọ isi nwaanyị ọ ga-anogide?

Maazị Toni Kan na Odoziaku Chidimma Franka Orjih nwere mkparitaụka na Facebook na Instagram Live anyị n'ụbọchị Maachị 14.

Ndị so anyị na peeji ahụ nwekwara ohere ịju ha ajụjụ ọbụla ha chọrọ. Ha kwuru maka ihe gbasara ụgwọ isi nwaanyị: ọ dị mkpa, ihe mere o ji ada ọnụ n'obodo ụfọdụ n'ala Igbo makwa okwu ndị ọzọ.

Kirie ya n'uju ebe a.

Isiokwu Ndị Emetụtara