'E bere m aka maka na abụ m onye Naịjirịa'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Otu nwoke hụrụ ọnwụ ya na ndụ. Kirie ka ihụ ka osi gaa

Site n'afọ 1991 ruo afọ 2000, ndị ekweghịekwe nke bekee kpọrọ 'rebels' busoro gọọmentị etiti agha na mba Sierra Leone.

Ndị Naịjirịa zigara ndị agha ECOMOG n'oge ahụ maka ịme ka udo dịrị n'obodo ahu.

Ndị otu ekweghịekwe malitere gbụwe ndị Naịjirịa iji mee ka ndị agha ha hapụ obodo ahụ.

David Anyaele so n'otu ndị hụrụ ọnwụ n'anya n'obodo ahụ.

Ọ kọọrọ BBC akụkọ ya n'uju.

Akụkọ ndi ọzọ ga-amasị gị: