'Achọghị m ị na-echekwube nwoke inye m ego'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ngozi Muoka: Etu m sịrị bido ịrụgharị ekwentị

Ka ọ gụchara akwụkwọ na mahadum, Ngozi Muoka laghachitere ebe ọ na-arụ ọrụ ịrụgharị ekwentị na Kọmpụta Vileji dị na Lagos ji na-enyere onwe ya na ibe ya aka.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara