'Ihe mere ọgaranya ji erizi nri ndị ogbenye'

Dkta Florence Uchendu bụ ọkammụta n'ihe gbasara nri na ihe ha na-arụ n'ahụ kọwara BBC ihe mere ndị ọgaranya ji erizi nri a na-ahụbu dịka nri ndị ogbenye