Nri ogbenye ọgalanya na-erizi
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Nri ogbenye ọgaranya na-erizi

BBC Igbo jụrụ ndị mmadụ nrị a na-ahụ dịka nrị ndị na-enweghị ego oge mbụ, nke ọgaranya na-erizi ugbua.

Ọtụtụ nrị ndị a na-adazị oke ọnụ n'ahịa nke na-eme na ụfọdụ ogbenye enweghị ike ịzụtali ha ugbua.

Isiokwu Ndị Emetụtara