Gịnị mere ọtụtụ ndị Igbo anaghị eme ntụlịaka?

Kedụ otu ntụlịaka siri dị mkpa?
Nkenke aha onyonyo Kedụ otu ntụlịaka siri dị mkpa?

N'ụbọchị Maachị 28, Maazị Ugo Egbujo na Odoziaku Nnenna Okoronkwo bụ onye INEC nwere mkparịtaụka na Facebook Live anyị.

Ha kpara maka ihe mere ọtụtụ ndị Igbo achọghị ime ntụlịaka site na inweta akwụkwọ ha ga-eji mee ntụlịaka a na-abịa n'ihu.

Lee ka o si gaa.

Akụkọ ga-amasị gị