Ihe na-akpata ntutu ji  ịdapụ
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Mmadụ na-ebu ihe ruru ntutu puku 100 oge a mụrụ ya.

Ọtụtụ ihe dị icheiche nwere ike ibute ntutu mmadụ idapụ.

Ndapụ ntutu na-ebute ntakasị ahụ mana ọ bụrụ na ntutu gi na-adapụ karịa etu o kwesiri, i nwere ike ịhụ dọkinta gị.

E nwere ike inyochaọbara gị mara ihe na-akpata ya maọbụ ị hụ dọkịnta na-ahụ maka anụ ahụ.

Isiokwu Ndị Emetụtara