Ihe ise onye osefoto kwesiri ịma - Kelechi Amadi-Obi
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

'Ọrụ gị kwesiri ịbụ nke kachasị mma na foto'

Kelechi Amadi-Obi bụ onye ndụmọdụ ama ama dịka onye osefoto na Naịjịrịa, Afịrịka na ala bekee.

Ọ gwara anyị n'ime onyonyo a, ihe ị kwesiri ị ma, ma mee maọbụrụ na ị chọrọ ka ị dịka ya dika onye osefoto.

Lee ya n'uju ebe a.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara