Ejima atọ nna ha 'gbara ọsọ'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Amaghị m ebe nna ha nọọ - Nwaanyị mụrụ ejima atọ

Ọ bụ ihe ịtụ n'anya na agabanyeghi na Ijeoma enweghi ejima na be ha, ọ mụrụ ejima atọ.

Mana ihe bụ nsogbu bụ na kamgbe ọ chọpụtara na ime ya bụ ime ejima atọ, ọ hụbeghi di ya.

N'okwu ya; "oge m hụrụ ya anya ikpeazụ bụ n'ọnwa Disemba.

Akụkọ ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara