Onwere ndị na-achọ ịnapụ anyị ala anyị - Abaribe
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Sịnetọ Abaribe asala onyeisiala okwu maka ndị ọchị ehi

Sinetọ Abaribe bụ onye na-anọchite anya ndị Abia saụt n'ụlọ ọmeiwu ukwu nke Naịjirịa gwara BBC Igbo na gọọmentị nke Naịjirịa na-atụgharị ọnụ n'okwu ndị ọchị ehị na ndị ọrụugbo.

Ọ gakwara n'ihu kwuo na nke ya ma bụ na onwere ndị na-achọ ịchụpụ ndị mmadụ n'ala nna ha nyere ha.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: