Ọkụ amalitela ọzọ n'ọdọ ahịhịa Olushosun dị na Legọs

Ọkụ amalitela ọzọ n'ọdọ ahịhịa Olushosun dị na Legọs

Ihe nkiri nke Mercy Ughen zitere anyị na-egosi na ọkụ na-agba n'ebe a na-awufu ahịhịa n'Olushosun dị nso n'Ojota nke Legos Steeti malitere ọzọ.

Ihe Ughen na-ekwu bụ na ọkụ a eruola ọdọ ebe a na-edozi ụgbọala dị n'Oregun Ikosi, ma na-achọ ibanye n'ụlọụka Daystar.

Onyonyo: @Cleorukkiss/Instagram

Akụkọ ndị ga-amasị gị: