Asụsụ Igbo agaghị anwụ - Amarachi Atama
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Asụsụ Igbo agaghị anwụ - Amarachi Atama

Amarachi Atama bụ nwaada Igbo ama ama na-agba mbọ maka nchekwa asụsụ Igbo makana ọ chọghị ka ya bụ asụsụ larie. Ọ gwara BBC Igbo mkpa ọ dị iji hụ na asụsụ Igbo kwudosiri ike.