Akụkọ foto: Lee ụfọdụ egwuregwu ndị ọzọ na-abughị bọọlụ

Onye Bọọlụ Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Bọọlụ bụ egwu eji na Naijirịa

Bọọlụ bụ eze egwuregwu na Naịjịrịa ugbua bụ ihe onye ọbụla ịjụrụ gbara egwuregwu ga-asa gị, mana ọbụghị etu a ka ọ dịbụ na mbụ.

Ọ bụ ndị ọcha wetere egwurugwu bọọlụ, ma wete kwa egwuregwu ndị ọzọ dịka bọọlu nkata, cricket, na ndị ọzọ.

Matakwa na ọgbụghị ndị ọcha a wetere egwuregwu na ala anyị makana anyi na enwe ama egwuregwu ebe a na-eme egwuregwu di icheiche gụnyere ịgba ụta, ịgba mgba, ịgba ọsọ, na ndị ọzọ.

Mgbe ochie, eze egwuregwu bụ mgba. Nke mere na onye ọbụla na agbata mgba ọfụma na bu onye aha ya na ewu ewu. Aka na agbakwa mgba, mana anaghị ewuzi etu osi ewu na mbụ.

Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Mgba adịghịzị ewu etu o si ewu na mbụ

Lee egwuregwu ndị ọzọ a na-eme na Naịjirịa ugbua:

Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Cricket bu egwurgwu ukwu n'ala Bekee nakwa India

Ndị Kenya na-etinyekwa uche na cricket,

Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Ịwụlị elu

Ndị Naịjirịa na-awụlị elu ọfụma mana ọbụghị egwuregwu na ewu ewu n'ala.

Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Ọsọ enyinya

Enwekwara egwuregwu ndị ọzọ. Ndị anyị gbara ajụjụ ọnụ gwara anyị nke ha kachasi hụ n'anya.

Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi
Media captionEgwuregwu na-amasi anyị

Isiokwu Ndị Emetụtara