Kedụ etu Enugwu siri nwete aha?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Kedụ etu Enugwu siri nweta aha ya?

Enugwu steeti bụ obodo a mara dịka isi ọchịchị ala Igbo niile.

Enugwu bụkwa obodo mara mma nke ukwuu, nke mere na onye Igbo ọbụla na-abịa n'Enugwu izu ike zụta ala ma rụkwa ụlọ obibi.

Anyị na ewetara gị njịrịmara Enugwu.

Na mbụ ka anyị jee mata ka aha ahụ bụ Enugwu siri bido.

Akụkọ ga-amasị gị: