Ị chọrọ ka a chutuo Buharị n'ọchịchị?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ndị mmadụ kwuru uche ha gbasara ichutu Buhari n'ọchịchị

NNdị ụlọomeiwu sineti ekwuola ka ha bido usoro ichutu onyeisiala iji chutuo onyeisiala Muhammadu Buhari n'ọchịchị n'oge erughi eru.

Nke a bụ maka na Buhari were ego site n'ego e debere ma na ọ naghị nkwado n'aka ndị omeiwu dịka iwu si kwuo.

N'aka nke ọzọ, ndị bishọp ụka Katọlik ekwukwala ka a chutuo Buhari maka mmemina ndị ọchịehi na-ememina ndị mmadụ ọkachasị ndị ụka na Benue steeti.

Ha kporo oku a maka ndị fada abụọ ndị ọchịehi gburu na nsonso a.

BBC Igbo gagharịrị n'ahịa Balogun nakwa n'Enugwu jụọ ndị Igbo ma ha akwadoro ka a chutuo onyeisiala Buhari.

Gee ihe ha kwuru:

Akụkọ ga-amasị gị: