Ndị NURTW awakpola ndị ọrụ na Lagos
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ndị NURTW awakpola ndị ọrụ na-eme emume ụbochị Maị na Legos

Ndị ọrụ nọ ebe a na-eme emume iji cheta ndị ọrụ na Naịjirịa na ama egwuregwu Agege dị na Legos ka ndị ngalaba na-ahu maka ndị ọrụ ụgbọala nke a na-akpọ NURTW na-ichafụ wakporo taa.

Nwakpo a mere ka ndị ọrụ na eme ngayarị nke akpọrọ "march past" na Bekee.

Ndị NURTW a merụ mwakpo a jiri mma makasịa ndị mmadụ ahụ tupu ndi uweojii a bịa.

Ndị uweojii mechara chọ ịnapụ ndị ntaakụkọ BBC ngwa ọrụ ha.

Akụkọ ga-amasị gị: