Onye nwe akụnaụba nwoke ma ọ nwụọ?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Kedụ ndị ga-erite akụ nwoke ma ọ nwụọ?

BBC Igbo gbara ndị mmadụ ajụjụ ọnụ maka onye ga-erite akụnaụba nwoke lụrụ nwaanyị, mụọ ụmụ ma nwụọ dịka omenala Igbo siri dị.

Ụfọdụ n'ime ha kwuru na ọ bụ nwunye ya na ụmụ ya, na ụmụnne ya enweghị oke ọbụla n'akụ nwoke ahụ.

Ụfọdụ kwuru na nwunye ya, ụmụ ya na ụmụ nne ya sọ nwere oke n'ime akụnaụba nwoke ahụ.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: