Ụlọikpe atọhapụla Dino

Dino Melaye Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo Dino Melaye na gọvanọ Kogi steeti were nnukwu esemokwu

Ọkaikpe Narisu Ajanah nke ụlọikpe ukwu nke Kogi steeti enyerela Omeiwu Dino Melaye ohere ịpụ na mkpọrọ.

Ọkaikpe Narisu kwuru na Melaye ga-akwụ nde 10 tupu ọ nawa maka "ahụ adịghị ya".

Cheta na Melaye nọ n'aka ndị uweojii maka ebubo eboro ya banyere ndị ntọọ a nwụchịkọrọ na Kogi steeti, bụ ebe ya n'aka na-achị steeti ahụ adịghị ya.

Akụkọ ka na-abịa.

Akụkọ ga-amasị gị:

Ihe ndị ọzọ n'akụkọ a