Kedụ ihe bụ "carpet" n'asụsụ Igbo?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Gịnị ka ndị Igbo na-akpọ "carpet"?

BBC Igbo gara n'ahịa ''new heaven'' nke dị n'Enugwu steeti gbaa ndị mmadụ ajụjụ ihe a na-akpọ carpet n'asụsụ Igbo.

Nke a bụ iji mara ndị hụrụ asụsụ Igbo n'anya nakwa ndị na-asụ ya nkeọma.

Ụfọdụ kwuru na ọ bụ ihe a na-agba n'ala ụlọ, ebe onye ọzọ kwuru na ọ bụ ute.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: