Enwere m ntị eji ama egwu ga-aga ahịa - Honesty Music

Onye na-akwalite egwu ụka ama ama bu Anthony Umeh a.k.a Honesty Music ekwuola etu esi o si kwalite ndị ọgụegwu ụka dịka Frank Edwards na ndị ọzọ ama ama na Naijirịa taa.

Akụkọ ndị ọzo ga-amasị gị: