'Mberede nwa m egbuola m na ndụ'
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

'Ọnwụ nwa m egbuola m'

Gwongworo akụgbuola nwa okorobia dị afọ 35 nọ n'okada n'ike na Satellite town Legọsị.

Aha nwokorobia ahụ bụ Obinna Morris Egbo.

Obinna bụ nwafọ Akụzụ dị n'Anambra steeti gara ịza oku akpọrọ ya n'ekwenti n'ụbọchị n'ụbọchị Mee 24.

Ọ banyere okada n'ụzọ Marwa road, Ijegun Satellite town ka ọ wee jee ọsịsọ mana orughi ntabi 30 ọ banyechara ya bụ ọkada, gwongworo kụrụ ya na ọkada kujipu ya aka n'ụkwụ.

Tupu o ruo ụlọọgwụ o kubie.

Lee ihe ndị nwe Obinna na uweojii na-ekwu maka ọnwụ Obinna n'onyonyo a.

Akukọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara