Ọrịa na-eso mmiri ozuzo
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ị makwa ọrịa ndị i kwesiri igbochi n'oge udu mmiri a?

Ụfọdụ ọrịa na-adị ire n'oge udu mmiri maka ihe mmiri ozuzo na-ebute. Dibia okammụta n'ihe gbasara ahụike bụ Chuka Agunwa gụpụtara ụfọdụ ọrịa ndị i kwesiri ichekwa onwe gị site na ha n'oge a.