Ụmụ Naịjirịa a na-erite erere ọchịchị onye kwuo uche ya?
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ụmụ Naịjirịa ana-erite erere ọchịchị onyekwuoucheya?

Ọchịchị onye kwuo uche ya bụ ụdị ọchịchị na-enye ụmụ obodo ohere ịhọpụta onye ga-achị ha maka ọdị mma ha.

Naịjirịa bidoro ụdị ọchịchị a n'afọ 1999 oge ndị agha nyefere ọchịchị n'aka ndị uwe agbada.

Kamgbe afọ 19 ahụ, kedụ ka Naịjirịa merela na ya bụ ọchịchị, ụmụ Naịjirịa bi n'Enuguw kwuru uche ha oge onye ntaakụkọ BBC Igbo bụ Ebere Ekeopara gbara ha ajụjụọnụ taa.

Lee ihe ha kwuru