Lee ihe ndị mmadụ kwuru maka ncheta Biafra

Ebe foto si, BOB
Dịka ọtụtụ ahịa dị n'ala Igbo tọgbọ chakoo, ndị dị na Legọs dịka Aspanda ebe ọtụtụ nNdigbo na-azụ ahịa zụrụ ụbọchị Ncheta Biafra
Ọ fọrọ obere ihe ka obodo niile dị na ọwụwa anyanwụ Naịjirịa tọgbọ chakoo ebe ndị mmadụ nọrọ n'ụlọ iji cheta ụbọchị agha Biafra.
Anambra dara jim ebe ụfọdụ ụlọakụ emeyeghị mana Owerre n'Ụmụahịa biri ndụ ha ka o nweghị ihe mere.
Ọtụtụ ndị mmadụ gara n'igwe mbasa ozi dị ịcheịche ị kwu uche ha
Leee ya ebe a:
Ebe foto si, BBC IGBO/Facebook
Ọ dị ụfọdụ mmadụu ụtọ n'obi ị cheta ụbọchị a
Mana ọ bụghị mmadụ niile kwenyere na ya bụ ihe:
Ebe foto si, BBC IGBO/Facebook
Ụfọdụ ji ohere ahụ ekele Ojukwu bụ nwoke kpọrọ Biafra aha
Ebe foto si, BBC Igbo/Facebook
@steveray2000 kwuru ihe ncheta agha Biafra ji dị mkpa n'elu Twitter