Osite Yoroba siri onugbu

Kolawole Dosunmu a ma dịka 'KD Prime' bụ nwoke ị sị nrị na-amasị.

O siere BBC Igbo ofe onugbu pụrụiche ya bụ nke ejighị 'Maggi' na obere mmanụ nrị were sie.

Akụkọ ga-amasị gị:

Ọrụ a si n'aka Jessica Nwankwo