Phyno gụpụtara ihe ise eji aba mmọnwụ "rap"
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Phyno: Ihe ise eji aba mmọnwụ "rap"

Nwafọ Igbo a ma ama n'egwu agụpụtala ihe ise o mere nwere bụrụ ọkaibe na egwu mbem bekee.

BBC gbara Chibuzo Azubuike aha otutu ya bụ 'Phyno' ajụjụọnụ ebe ọ nọ gbaara anyị ama ka ya bụ oke enwe sị taa akwụ n'ọhịa were bụrụ ọkaibe n'egwu mbem bekee a kpọrọ "rap".

Akụkọ ga-amasị gị: