Lee ihe onye mmepụta Raymond Aliga jiri sị na Igbo nwere ike ịdị ka Bekee

Raymond Aliga bụ nwafọ Igbo kwenyere n'echiche kwadoro ''Akụ ruo ụlọ''.

Ọ sị na ọ bụ ya mere o ji wulite nnukwu ụlọ ebe a na-arụpụta ihe n'ala Igbo.

O kwuru na ha na-arụpụta ihe dị ịche iche ma na-ayọ ụmụ Igbo nakwa Naịjirịa ka ha bịa were ọrụ na Faktorị ya.

Akụkọ ga-amasị gị: