Ntuliaka Ekiti: Ekewala ngwa ntuliaka na Ekiti

Ndị uweojii nọ na-echekwa akwụkwọ ntuliaka
Nkọwa foto,

E butele akwụkwọ ụfọdụ nke a kpọrọ 'non-sensitive materials'na bekee

Ngalaba na-ahazi ntuliaka nke a kpọrọ Inec n'aha ịchafụ eburula akwụkwọ ụfọdụ nke a kpọrọ 'non-sensitive materials' na Bekee bata ịlamoko Ekiti dị n'Ekiti steeti maka ntuliaka ga-eme na steeti ahụ. Ndị abụ foto si ebe ahụ dịka BBC siri seta ya:

Nkọwa foto,

Ntuliaka Ekiti

Nkọwa foto,

Ntuliaka Ekiti

Nkọwa foto,

Ndị ọrụ Inec gosikwara njikere ha dị ibido ihe ha bịara