Fayemi: Ntuliaka a bụ nke kachasị kwụrụ ọtọ n'Ekiti
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ntuliaka a bụ nke kachasị kwụrụ ọtọ n'Ekiti

Onye a họtara ịchị Ekiti steeti ọzọ bụ Kayode Fayemi ekwuola na ntuliaka nke INEC mere n'ụbọchị Julai 14 nke 2018, bụ nke kachasị kwụrụ ọtọ na steeti ahụ.