World Cup 2018: Ndị n'ọchị ndị n'akwa

Image copyright Reuters
Nkenke aha onyonyo Nke a ga-eme ya ugboro abụọ Fransị ga-ebuli iko mbaụwa. Nke mbụ bụ n'afọ 1998.

@Yinoluu sị na ọ bụ mmeri a ka Onyeisiala gara ị nweta na ukwu alusị Fela mgbe ọ biara na Naịjirịa.

@6flavs kwuru na ụbọchị France meriri Croatia so na ụbọchị ka enye ya ọṅụ n'afọ 2018.

@Mr_Oyedele kwuru na Onyeisiala France na makụ onye ọbụla ọhụrụ.

@KhaledBeydoun na-ekele ndị France maka mmeri ha ma na-echeta kwara ha na ndị gbara ya bụ boolụ bụkarị ndị agbụrụ isi oji.

Akụkọ ndị ọzọ ga-amasị gị:

Ihe ndị ọzọ n'akụkọ a