Nelson Mandela: Chọpụta ma ị maara ihe niile gbasara ya

Image copyright Getty Images
Nkenke aha onyonyo A mụrụ Nelson Mandela n'ọnwa Julaị 18 n'afọ 1918

Taa ka Nelson Mandela gbara afọ 100 ma ọ bụrụ na ọ dị ndụ.

Isiokwu Ndị Emetụtara