Ndị ọrụ ngo Exxon Mobil ebeela akwa arịrị
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ndị ọrụ ngo Exxon Mobil ebeela akwa arịrị

Kemgbe abalị iri na atọ nke ọnwa Julai 2018, ụfọdụ ndị ọrụ ngo Exxon Mobil arịọla ndị isiọrụ ha ka ha rubere mkpebi ụlọikpe kachasị na Naịjirịa isi gbasara ime ha ndị ọrụ zuruoke.