O nyeoru Air Peace ji asụsụ Igbo atụziaka maka njem n’ụgbọelu si Legọọs na-aga Owere
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Onyeọrụ Air Peace ji asụsụ Igbo atụziaka maka njem n’ụgbọelu si Legọs na-aga Owere

Ndị ụlọọrụ Air Peace nabatara onye ọrụ ha ji asụsụ Igbo ama ọkwa n'ime ụgbọelu. Chiemeka Donald gwara BBC Igbo ihe mere iji asụsụ Igbo ama ọkwa n'ugbọelu ji enye ya aṅụrị pụrụiche ma ha gawa ala Igbo.

Isiokwu Ndị Emetụtara