Ụzọ e si agbanarị ngwa ahia bụ adigboroja.
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

SON: Anyị na-amachị ngwa ahịa adigboroja kwa ụbọchị

Osita Aboloma bụ onyeisi ụlọọrụ na-ahụ maka nrụpụta ngwa ahịa tara ọchịchị na Naịjirịa kwuputara ụzọ atọ kachasi mkpa e si ama ngwa ahia bụ ofeke.

Aboloma gụpụtara uru onye azụmahia ga-erite ma o debara ndi SON aha n'akwụkwọ.

Nke kacha nke, o kwuru na goomenti etiti enyela SON ikike dika ndị uweojii ị nwuchi onye ọbula na-atụ mgbere ahia adigboroja.

Akụkọ ndị ga-amasị gị: