DSS kpọchịrị Ekweremadu n'ụlọ n'isi ụtụtụ ụbọchị 24 Jụlaị n'afọ 2018
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ọtụtụ moto na ndị uweojii so ndị DSS ji kpochie Ekweremadụ n'ụlọ ya

Etu a ọdị, DSS akpọchiela ụlọ osote onyeise ụlọomeiwu bụ Ekweremadụ na ụlọ onyeisi ụlọomeiwu bụ Bukọla Saraki n'isi ụtụtụ 24 Jụlaị n'afọ 2018.