Ndị APC kpatara nkụ arụrụ - Fidelis Edeh
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ndị APC kpatara nkụ arụrụ - Fidelis Edeh

Otu onye bụ ọkachamara na ndọrọndọrọ ọchịchị bụ Fidelis Edeh gwara BBC Igbo na APC kpatara nkụ arụrụ mere ngwere jiri bịara ha ụgwọ taa.

O kwuru na ihe kacha dị mwute bụ na ndị ọchịchị anaghị achịta nke ọma ma anaghị echetakwa ndị a na-achị.

N'okwu ya; "Ihe mere taa gosiri na ọchịchị anyị ugbua, onye ọbụla ka na-azọ isi onwe ya.

"Kamgbe ọchịchị laghichitere n'aka ndị nkịtị, ọ dị ka ebe anyị nọbụ ọ ka mma."

Akụkọ ga-amasị gị: