Ndị gbochiri Ekweremadu ekweghị onye ọbụla pụọ maọbụ bata - Anichukwu

Ndị gbochiri Ekweremadu ekweghị onye ọbụla pụọ maọbụ bata - Anichukwu

Anichukwu gwara BBC Igbo n'elu ekwentị na ọbụghị naanị ndị EFCC bịara, n'agbanyeghị na ndị uweojii kwuru na ha abịaghị gbochie Ekweremadu.

O kwukwara na ndị uweojii agụta agụta gbara be ya gburugburu, dịka ọ bụ "Sambisa forest".