Lee ngagharịiwe ndịọrụ ụlọakụ Fidelity mere maka ụgwọ e ji ha
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Lee ngagharịiwe ndịọrụ ụlọakụ Fidelity mere maka ụgwọ e ji ha

Ndị ọrụ ụlọakụ Fidelity ndị nta nke a kpọrọ 'junior staff' n'asụsụ Bekee, mere ngagharịiwe n'isi ụlọọrụ ha dị na Kofo Abayomi,Victoria Island, Legọs na Tuuzde.

Isiokwu ha bụ iji gwa ndị isi ụlọọrụ ha ka ha kwụọ ha ụgwọ ọnwa iri nakwa oke ruru ha dịka ndị rụrụ ha ọrụ ọtụtụ afọ.

BBC gara ebe ahụ ma weta ozi a.