Oke nwaanyị n'ala Igbo
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Kedụ ka Igbo si ahụta ụmụnwaanyị?

Ịrụ ụka ka na-aga n'ihu maka oke ruru nwaanyị na be nna na ya nakwa be dị ya.

Ebe ụfọdụ si na ụmụnwaanyị nwere ikike dị ebube n'ala Igbo, ndị ọzọ sị na agbaọhụrụ azapụchala oke ụmụnwaayị kpam kpam.

Juliet Kaego na Ọzọ Mcginger Ibeneme tinyere ọnụ na ya bụ okwu ma gbaa ya n'anwụ ka ọ dị ụgbụa. Soro anyị lee ihe nkiri a.