'Restructuring' ka mma karịa referadum
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Egbujo: 'Restructuring' ka mma karịa'referedum'

Onye ọkaiwu ma bụrụkwa ọkachamara n'ihe gbasara ndọrọndọrọ ọchịchị bụ Ugo Egbujo ekwuola na e nwere ụzọ kacha mma Ndigbo inweta Biafra ha na-achọ na-alụghị ọgụ ọbụla.

Egbujo gwara BBC Igbo na ịhazigharị Naijiria ga-enye Igbo ihe ha chọrọ na-alụghị ọhgụ ọbụla.

N'okwu ya, ọ bụrụ na Ndigbo sonye ọfụma na ntụliaka, gbaa mbọ tinye ndị ga-anọchite anya ha n'ezie ụlọomeiwu, ọ ga adịrị ha mfe inweta ihe ha chọrọ karịa tigbuo, zọgbuo.

Gee ihe o kwuru n'uju na ihe nkiri a:

Akụkọ ndị ga-amasị gị: