'Abụghị m Feminist mana m ga-azọta oke gị' - Eunice Atuejide

'Abụghị m Feminist mana m ga-azọta oke gị' - Eunice Atuejide

Na mkparịtaụka ya na BBC Igbo, nwaada Igbo, Eunice Atuejide, na-azọ ọkwa onyeisiala apụtala ị kọwa ọnọdụ ya gbasara okwu 'Feminist' o kwuru wuru ewu na soshal midia.