Iri ji na mgba azụeruala

Iri ji na mgba azụeruala

Mgba a bụ ihe a ndị Igbuzo dị na Delta steeti na-eme afọ ọbụla maka nkwadebe iri ji ọhụrụ.

Igbuzo na-agba mgba a otu oge n’ime afọ niile.

Ndị na-eso na mgba a bụ ndị ruru bido afọ iri ruo afọ iri anọ.

N’oge gboo, ha na-eji mgba a edozi esemokwu.

Ha na-ejikwa mgba a ama onye kachasị ike n’obodo ahụ.

Ha na-eji ohere emume ahụ ama onye ọrụugbo bụ ọkaibe n’ọrụ ya.

Akụkọ ga-amasị gị