Imepụta mmanụ n'akị bụ sọọsọ uru
Ngwaọrụ gị akwadoghi ọkpụkpọ mgbasa ozi

Ndị ahịa Ogbete n'Enugwu ji akị Igbo akpa ego dị egwu

Igbo na-ekwu na o nweghi ihe na-ala n'iyi n'akwụ maka n'ihe niile si ya na-arụ bara oke uru.

Malite n'ahụ ya e ji eme mmanụ rue n'ahịhịa ya bụ nkụ nakwa akị bụ nri ọzọ n'onwe ya.

BBC Igbo mere njem gaa ahịa Ogbete dị n'Enugwu ebe a na-akwọ akị e ji emepụta mmanụ ebe ha gosiri usoro ha ji emepụta ya.

Ha kwuru na ihe niile dị n'akị ahụ bụ naanị uru maka na o nweghi ihe na-ala n'iyi ma ọlị.

Akụkọ ndị ga-amasị gị:

Isiokwu Ndị Emetụtara